Onweghi onye okorobịa maọbụ agbọghọ na-enweghị "ọhịa" "n'adazianị". Ihe dị mkpa bụ ka i si abọcha maọbụ ebu ya bụ "ọhịa". Ọtụtụ mmadụ kwenyere na ịkpụ ajị mgbada na-adị mma, ụfodụ sị na ọ ka mma ...